Why Do You Wash Your Hands? in Igbo and English.
Ịsa aka nke ọma nwere ike igbochi mgbasasi ọrịa. Ọ bụ ụzọ dị ire, dịrịkwa ọnụ ala ịkwado omume ịdị ocha.
Gini Mere I Ji Asa Aka Gi? bụ ụzọ di ụtọ ikuziri ụmụaka na ịsa aka di mkpa. N’ihi na akwụkwọ a nwere ihe osise mara mma, tinyere asụsụ dị mfe e jiri dee ya, ọ ga-amasi ụmụaka ịgụ ya ma nakọta ihe mmado so ya na ngwụcha akụkọ.
No feedback yet. Be the first to review!
Frequently Bought Together
Products from this Seller
View All
Share with Friends
Trading is more effective when you share products with friends!Share you link
Share to